LG 15FC2RB Manuel Du Propriétaire page 40

Masquer les pouces Voir aussi pour 15FC2RB:
Table des Matières

Publicité

Les langues disponibles

Les langues disponibles

Ọnọdụ na ọrụ ihe ndị eji eme njikwata
EBE E SI AGBANWU ỌKỤ (NGBANWU/
NGBANYỤ)
na-agbanwu ngwaọrụ ma ọ bụ ngbanyụ.
IHE NA-EGOSI MGBE Ọ NA-ENWU/NA
MGBE Ọ NỌ NKỊTỊ
na-achawapụta ọkụ ọhụma ma ọ bụrụ na ọ
nọrọ n'ọnọdụ ị nọ nkịtị.
na-agbadata ọkụ ma ọ bụrụ na-agbanwuo ya.
IHE YA NA IHE E JI EJIKWATA IHE TERE
AKA NA-ENWE MMETUTA
Nrụbama : Na-eji naanị igweaka e ji ejikwata
ihe tere aka nke enyere gị. (Mgbe i jiri ndị ọzọ,
ha agaghị enwe ike ịrụ ọrụ.)
MENU
họrọ otu menu.
OK
na-anabata ihe ị họrọ ma ọ bụ nwepụtara gị
usoro ọ nọ.
Ngbanwu na Ngbanyụ
1. Pia bọtin ebe esi agbanwu ọkụ ka ị nwe
gbanwuo ngwaọrụ gị.
2. Ọ bụrụ na ngwaọrụ gị nọ n'ọnọdụ ị no nkịtị,
pịa POWER,
/
, TV/AV ma ọ bụ bọtịn NDỊ
D
E
EDERE ỌNỤỌGỤ NA YA dị na igweaka e ji
ejikwata ihe tere aka ka ịgbanwuo ya ruo n'isi.
3. Pịa bọtịn POWER dị na igweaka e ji ejikwata
ihe tere aka.
Ngwaọrụ a ga-alaghachi n'ọnọdụ ị nọ nkịtị.
4. Pịa bọtịn ọkụ eji agbanwu ya ọzọ ka ị nwe
gbanyụọ ya.
Nrụbama : Ọ bụrụ, mgbe ngwaọrụ gị na-enwu,
ị nwepụ eriri igwe ọkụ, ngwaọrụ gị ga abanye
n'ọnọdụ ị nọ nkịtị ma ọ bụ, gbanwuo ya mgbe
anọchiri eriri igwe ọkụ na oghere igwe ọkụ.
Ịhọrọ programmụ
Ị nwere ike iji
/
ma ọ bụ bọtịn NDỊ EDERE
D
E
ỌNỤỌGỤ NA YA wee họrọ ọnuọgụgụ programmụ.
Ị dozi olu
Pịa bọtịn
/
ka ị wee dozie olu ya.
F
G
Menu dị n'ihu nche anwụ
Mkpakọrịta dị n'etiti gị na ngwaọrụ gị na-eme n'ihu
nche anwụ site na-enyemaka menu e ji arụ ọrụ. Ọ
na-egosikwa bọtịn ndị a ga-achọ maka iji wee rụọ
ọrụ n'usoro.
Ị họrọ Menu
1. Pia bọtịn MENU ya na bọtịn
menu niile otu na otu.
2. Pịa bọtịn
ya na bọtịn
G
ihe n'ime menu.
3. Pịa bọtịn
ka o gosi menu obere ma ọ bụ
G
menu ndọda.
4. Were
/
ma ọ bụ
F
G
D
ọrụ, otu ihe n'ime menu nke obere ma ọ bụ
4
Nrụbama :
Ọrụ ndị a ga n'arụ
Q.VIEW (ma ọ bụ nke na-acha EDO EDO)
Pịa bọtịn Q.View (ma ọ bụ nke na-acha EDO EDO)
ka ị nwe hụ ihe mmeme nke ikpeazụ ị na-elele.
Ọrụ Mute
Pịa botịn MUTE. Ụda ya ga-anyụ ya na
siputa.
Pịa bọtịn MUTE,
ịkwusị ya.
Nhọrọ asụsụ nke na-egosi n'ihu nche
anwụ
Menu nwere ike igosiputa na nche anwụ n'ụdị
asụsụ ọ bụla ị chọrọ. Buru ụzọ họrọ asụsụ gị.
1. Pịa bọtịn MENU ya na bọtịn
2. Pịa bọtịn
3. Pịa bọtịn
4. Pịa bọtịn MENU ugboro ugboro ka ị wee
Nrụbama :
a. N'ọnọdụ teletext, anaghị egosipụta menu.
/
ka o gosi
D
E
b. Na udidi ụfọdụ,
/
ka ị wee họrọ otu
D
E
c. Na udidi ụfọdụ,
/
wee tụgharịa usoro
E
/
(Ụda Anị/Enu)
F
G
dozie ụda ya.
dozie usoro menu.
(Programmụ Enu/Anị)
/
D
E
họrọ programmụ ma o bụ otu ihe na menu.
gbanwuo ngwaọrụ gị ka o si n'ọnọdụ i nọ nkịtị
pụta.
IGWE ỌKỤ AUDIO/VIDEO/USB (AV IN2)
(nhọrọ)
Kwụnye igwe ọku pụtara apụta audio/video/
USB nke ngwaọrụ dị na mpụta na oghere eriri
igwe ọkụ.
ANYA (nhọrọ)
n'akpatụ foto na ọnọdụ mpaghara siri di.
E gosiri nnọchị anya dị mfe panelụ dị n'ihu ma
ọ bụ nke dị na akụkụ. Ihe egosiri ebe a nwere
ike ị dị iche na ngwaọrụ gị ma ọ bụ ịgaghị
enweta ya na ogbe gị.
*
/
, I/II/
F
G
họrọ menu pụrụ iche.
ka ị wee họrọ
Language
G
ya na bọtịn
G
D
asụsụ ị chọrọ.
Ihe niile na-egosi n'ihu nche anwụ ga-apụta
n'asụsụ ị chọrọ. Pia bọtịn OK ma ọ bụ bọtịn
ka ị wee họrọ menu pụrụ iche.
laghachi n'ọnọdụ iji elele TV.
menu ndọda.
I ga-eji OK wee gbagoro n'ọkwa menu dị elu
ma ọ bụ bọtịn
ma jiri bọtịn
F
n'ọkwa dị n'ala na menu.
Turbo Snd.
ma ọ bu
X-WA VE
Treble
siputa ya na Nchikọta nhọrọ uda.
Language
egosiputa na Nchikọta nhọrọ puru iche.
W
ga-ego-
(nhọrọ), ma ị chọrọ
/
ka ị wee
D
E
.
/
ka ị wee họrọ
E
F
nwere gbadata
G
,
,
,
A VL
Balance
,
agaghị ego-
Bass
,
agaghị
Game

Publicité

Chapitres

Table des Matières
loading

Table des Matières