LG 15FC2RB Manuel Du Propriétaire page 39

Masquer les pouces Voir aussi pour 15FC2RB:
Table des Matières

Publicité

Les langues disponibles

Les langues disponibles

Ọnọdụ na ọrụ ihe ndị eji eme njikwata
Igwe e ji ejikwata ihe tere aka
Tupu ị nwere igweaka e ji ejikwata ihe tere aka
mee ihe, biko tinye ya batrị. Hụ akwụkwọ nke
na-esota ya.
9
2
3
4
5
UPDATE/
6
FAVOURITE/
8
7
1. POWER
gbanwuo ngwaọrụ ka o nwuru si na ị nọ
nkịtị pụta ma ọ bụ
gbanyụọ ya ka ọ nọrọ nkịtị.
2. BỌTỊN NDỊ EDERE ỌNỤỌGỤ NA YA
gbanwuo onyonyo ka o nwuru si na ị nọ nkịtị
pụta ma ọ bụ họrọ
otu ọnụọgụ ozigbo.
3. MENU
họrọ otu menu.
4.
(Programmụ Enu/ Anị)
/
D
E
họrọ programmụ ma ọ bụ ihe dị na menu.
gbanwuo ngwaọrụ ka o nwuru si na ị nọ nkịtị
pụta.
ịyocha programmụ n'aka ya.
/
(Ụda Anị/ Enu)
F
G
dozie ụda ya.
dozie nghazị menu ya.
OK
nabata ihe ị họrọ ma ọ bụ wepụtara gị usoro
nke ị nọ na ya.
5. BỌTỊN TELETEXT (nhọrọ)
A na-eji bọtịn ndị a maka teletext.
Maka ozi ndị ọzọ, gụọ ngalaba 'Teletext'.
6. SLEEP
tinye elekere eji agbanyụ ya.
7. FAVOURITE
8.
9. MUTE
1
12
LIST/
10. TV/AV
13
11.
10
12. Q.VIEW (ma ọ bụ nke na-acha EDO EDO)
13. LIST (ma ọ bụ nke na-acha KA ELU IGWE)
HOLD/
11
*
BỌTỊN NDỊ NWERE AGBA : Bọtịn ndị a ka a
na-eji maka teletext (naanị sọọsọ ndị ụdị TELETEXT)
ma ọ bụ nlebanya na programmụ.
Ka e si etinye Batrị
Igweaka eji ejikwa n'ebe di anya ka batrị AAA
n'enye ikikere. Ịchọ itinye batrị, tụgharịa igweaka e ji
ejikwata ihe tere aka makwa meepe ụlọ batrị. Tinye
batrị abụọ ka akara polariti (
n'ime ụlọ ya.
Nrụbama : Ka ị gbanari mmebi nwere ike i si n'oriri
batrị, wepu batrị ma ọ bụrụ na-ịchọghị iji igweaka e
ji ejikwata ihe tere aka wee rụọ ọrụ n'oge tere aka.
*
/
(nhọrọ)
na-ahọrọ ihe mmeme nke kacha amasị.
*
EYE/
(nhọrọ)
na-agbanwu ma ọ bu agbanyụọ ọrụ eye
na-arụ.
(
)
na-agbanwu olu ma ọ bụ agbayụọ ya.
(
)
họrọ usoro TV ma ọ bụ AV.
agbanwuo ngwaọrụ ka o si na ị nọ nkịtị pụta.
pụta usoro Teletext.
*
I/II
/
(nhọrọ)
họrọ asụsụ mgbe asụsụ a na-egosi gbara
abụọ. họrọ ka ụda ya na-esi apụta (nhọrọ).
laghachi na ihe mmeme nke a n'elelebu.
*
/
(nhọrọ)
na-egosi ahịrị programmụ.
: Anaghị arụ ọrụ
Ma ọ bu
na
) siri kọwaa ya
3

Publicité

Chapitres

Table des Matières
loading

Table des Matières